Dream Life (Feat. Dandizzy)
Aguero Banks
3:57STILL SOBER (Jesụ biko bia zanụ nwa gị, inụgo zanụ'm oh, zanụ'm oh oh na ibụ chineke mụ ohh) Woah Its a blaq boy banks Onye anwụrụụụụụụụ Bia, Kọlụ ife a, n'agbada agbada Eyi'm gị ọlụ ana-asaba asaba Onye oge ya ru ya-anaba anaba Ọdịgị ka ụka ama-agbasa agbasa I dey your back bụ nkwụnye nkwụnye M'loose-o guard fa ebulu egwu lee cbịa'm ebea ka'm gwunye egwunye Ịbaa n'ogbe m'na-atunye atunye M'ma arụchazie ọrụ Were gbarụ aka naa Kwechiri ndi mgbu a, Ma ha buru ahga bia Enwerọkwam time for Too much talking Ọgụ egbe ndi a, ji atụlụ agha bia cka n'enwerọ cha na erizi achịcha Nchọrụkwa gi bia ọkwa nticha nticha Nficha nficha, cbụba abụba Ma dị ocha ọdịgị ka mụ esi N'enu bia On my light na ọme cnd they can't believe na ọmee Na the boy di good na ọlee Many things they cook na ohee Men ji Ife n'ukwu Ma ọnweee Biko je jide ugwunwa m'nye Days be long na obaaa Ife n'awa mụ isi na obeee Mana Rest in peace cheche (rest in peace) Nwa ogbe ama ama Na men etinyebe arụ, bụ-na ekwubedi ebe agaga Nyem my share ịkọwa akụkọ Bia way, okwa anyi kpa ya akpa cnyi akpachabe, ịna type zi code Ịdịkwan sure n'ịga ana I'm on my lane (i'm on my lane) Nothing can come between me and my money Maka ụmụ asa na abia now Ha ncha chọ money cnd ima-na okwu dagharia ha act'ia funny (ha act'ia funny) I'm on my lane Nothing can come between me and my money Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow? Ịdikwa funny, Ịdikwa funny I'm on my lane Nothing can come between me and my money Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow? Ịdikwa funny, ezigbo funny This people dị against us Two of my men dị locked up But I'm never giving up That's the way I was brought up Go tell them I can't stop Cause the bills dị surplus But God is never late, Bụ the reason why I don't rush I told my dawg my time will come Very soon anyị egorụ Patek cyọ'm olisa, Biko send down the rain ka majek fashek Echete-mụ mgbe anyi n'agbabu bus (gba-gba) Na iru WcEC Chukwu edegoru'm my cheque My scores bụ ten over ten Rest in peace cheche (rest in peace) Nwa ogbe ama ama Na men etinyebe arụ, bụ-na ekwubedi ebe agaga Nyem my share ịkọwa akụkọ Bia way, okwa anyi kpa ya akpa cnyi akpachabe, ịna e'book zị bolt Ịdịkwan sure na ịga ana I'm on my lane (i'm on my lane) Nothing can come between me and my money cll these niggas come around Cause I'm popping cnd ima-na okwu dagharia ha act'ia funny (ha act'ia funny) I'm on my lane Nothing can come between me and my money Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow? Ịdikwa funny, Ịdikwa funny I'm on my lane Nothing can come between me and my money Kama m'gadị sober, m'pop-ụọ molly Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?