Nwayor
Ejima042
4:45ModernOracles Nwa mgbechi ehhh ehh ehhhh ehhh ehhhh Nwa mama Ooo ohhh ohhhh onye mbu na obi Obim oo Iye ehh Obim o Ngwa ye iye yeee Nwa ye iye iye Asa nyem obi gị oo M ga-enye gị obim oo Ọbụ na ịnye m obi gị o Agam enye gị Obim ooo Nwa-mgbechiaqp Gbochibe abafelele Nwa-mgbechi Gbochibe-abafelele Nwa-mgbechiii Gbochibe-abafelele Nwa-mgbechi Gbochibe-abafelele Nwa malu mma dị egwu ooo Nwa-mgbechi Gbochibe abafelele Akpolum ya ugegbe oyiboooo Ugegbe-Oyibo mụ ehhhh OH Nwa malu mma m ga ẹdu ya welu nabazia Agaghị m akpa ya ka okwè Ịkpa ya mụ nwà apanasia Nwanyị dị na iche-iche iche na nke mụ bụ ezenwanyi oo Akụrụ m ya na ekwe n' nkea bụ nkem na oburo Nwa ora oo Nwa na ịna-eme m obi sakam Iyogo iyogo sekem Ịmeda gò mụ obi sakam Iyogo iyogo Nwa nyem obi gị oo Obi m oooooo Asa nyem obi gị oo Obi m oooo Ọbụ na ịnye m obi gị oo Mụnwa ga-enye gị obim oo Nwa ye iye yeee Nwa ye iye iye Asa nyem obi oo Asa nyem obi gị oo Keee Nwa-mgbechi Gbochibe abafelele Ehh Nwa-mgbechi Gbochibe-abafelele Kem Nwa-mgbechiii Gbochibe-abafelele Helele Nwa-mgbechiii Gbochibe-abafelele Nwa malu mma dị egwu ooo Helele Nwa-mgbechi Gbochibe abafelele Akpolum ya ugegbe oyiboooo Ugegbe-Oyibo mụ ehhhh Asa oyo oyo asa dị obi m mma Nwa-mgbechi Nwa m furu na anyia nwa ọra sị m ejima nwa n' m ga anụ Nwa-mgbechi ehhh Nwa-mgbechi ehhhh Nwa-mgbechi ehhhh Nwa-mgbechi ehhhhhh Nwa-mgbechi ehhhhhhh Nwa-mgbechi ehhh Ka anyị nabaziaaaa Nwa mgbechi ehhh ehh ehhhh ehhh ehhhh Nwa mama Ooo ohhh ohhhh onye mbu na obi Nwa mgbechi ehhh ehh ehhhh ehhh ehhhh Nwa mama Ooo ohhh ohhhh onye mbu na obi