Levels
Flavour
3:17Ay let me tell you I'm an international man men I got my passport Kedu ebe a na eti ife a A si Kwa oringo gbuo gi kenechukwu Kama i ga ato na nga na China I na n'iyi na aso ncha nwanne m Ife oringo na aso a diro adi (Oringo gbukwe gi) America nile (Oringo) Europe nile (Oringo) Lagos nile (Oringo) Enugu nile (Oringo) Port-Harcourt nile (Oringo) Ala Owerri nile (Oringo) A na akwo o na aso Ife oringo na aso (Oringo) Oringo na agwo oria Oringo na achunu hypertension I di high o butuo your BP Oringo na eziokwu e ji ya achu oyi Ka anyi nwebe anuli eee Everyday I'm looking so fresh and young Ka anyi kwoba ibonki eee Taaba nu Ife Enelu nima Ndubisi Onye iberibe ka onye nwuru anwu America nile (Oringo) Europe nile (Oringo) Lagos nile (Oringo) Enugu nile (Oringo) Port Harcourt nile (Oringo) Ala owerri nile (Oringo) A na akwo o na aso (Oringo) Ife oringo na aso (Oringo) Kedu Ife m mere eji akpo m onwu mmanya Kedu Ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo Kedu ife m mere eji akpuru m n'onu ooo (Iye) Kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (Iye) Okwa mu na egonye onwe m mmanya Okwa mu na akponye onwe m nwa Kama m ga anwu anwu ka m furu efuru Okwa mmadu ka a na ya Ogini na afio Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma America nile (Oringo) Europe nile (Oringo) Lagos nile (Oringo) Enugu nile (Oringo) Port Harcourt nile (Oringo) Ala Owerri nile (Oringo) A na akwo o na aso (Oringo) Ife oringo na aso (Oringo) Emmanuel bee anyi oo odogwu Ife oringo mere gi diri Chukwu Benard bee anyi oo bu mmanwu Ife oringo mere gi diri Chukwu A sikwa oringo gbuo gi kenechukwu Kama i ga ato na nga na Malaysia I na n'iyi na aso ncha nwanne mo Ife oringo na aso a diro adi Miami nile (Oringo) Vegas nile (Oringo) New York nwa (Oringo) South Africa (Oringo) Dubai nile (Oringo) Ebe obula nile (Oringo) A na akwo o na aso (Oringo) Ife oringo na aso (Oringo) America nile (Oringo) Europe nile (Oringo) Lagos nile (Oringo) Enugu nile (Oringo) Port Harcourt nile (Oringo) Ala Owerri nile (Oringo) A na akwo o na aso (Oringo) Ife oringo na aso (Oringo) Ay let me tell you I'm an international man men I got my passport Kedu ebe a na eti ife a