Afroculture
Flavour
3:08Ebelebe Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ (ehi) Ebube, nwata nkenụ bụ ebelebe (onyeze ha nachi eze, okwu ome) Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ (okwu ome) Akwaugo Nwa na mma Lelenụ ya, na ọ pụtama Ị makwa na nwaanyị na-aka ibe ya? (nwaanyị na-aka ibe ya, nwaanyị na-aka ibe ya, oh) Precious one (agbara nwanyi, dede) Epitome of beauty (okwu ome, okwu ome) See her in all her glory (oputakwaro) This is not your regular woman (ehi, oputakwaro) owuo kokoko Ebelebe (nwaanyị na-aka ibe ya, nwaanyị na-aka ibe ya, oh) Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ She's the king of queens She's the queen of queens (igbo kwezu nwanyị) A queen and more (odigwu ana ejere njem) Manalịsịa Kalịsịa kalịsịa (nwaanyị na-aka ibe ya) Akwaugo pụta n'ọgbọ Ọ ma mgbakwa aka wee naa Maka na egwu ya na-ada ego Ego oyibo (pounds and dollars) Foreign currency (anyi ma aku-ugwo, anyi ma aku-ugwo) You can look but can't touch(ada na-ije, na-ije) Nekene ka o si eje Ebube nnwa julu eju Ijele nwaanyị apụta Ndị obele mmanwụ anakpusie (ehi) Akwaugo (okwu ome na, okwu ome na) Na-ije, na-ije, na-ije Ebelebe (oyekaibeya, oyekaibeya) Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ (obodo marinu, obodo marinu) Ebube, nwata nkenụ bụ ebelebe (anyi ma aku-ugwo, anyi ma aku-ugwo) Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ