Cultural Praise Vol.2
Kcee
11:08Mgbe m ruru n'igwe, agam ahu onye nzoputa M ga ekele ya, n'ihe omere, o siri m uzo ndu We'gbapụta mụ na njor eeh, nma nma Jesus Onye ebere M g'asi ya mma mma, Anyi ga-asi mma mma E money si ya Mma mma Jesus onye ebere Odighi onye yiri ya Odighi onye yiri ya Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe Odighi onye aga ji we ma atu si obu ya yiri ya Chimo Odighi onye yiri ya Odighi onye yiri ya Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe Odighi onye aga ji wema'atu si obu ya yiri ya Ebi ye ebi ke bu Ebi ye bi ke bụ Ebi ye ebi ke bu Ebi ye ebi nara ekene Ebi ye ebi ke bu Ebi ye ebi ke bụ Chukwu Ebi ye ebi ke bu Ebi ye ebi nara ekene Ihe anyi na eme bu ihe mmuo Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo Ihe anyi na eme bu ihe mmuo Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo Ihe anyi na eme bu ihe mmuo Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo Ihe anyi na eme bu ihe mmuo Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo Eligwe na to kwa ya Eligwe si na Chukwu dinma Anya anwụ na otutu Onwa na abalị si nọ dị nma Kpakpando Kpankpan do nke igwe Ha nile si na Chukwu di mma obara sa njo Bianu ka anyi ye ya ekele E- Money ka anyi ye ya otito Odi nma Nwanne m nwoke ọ dịrị obi mụ nma Ọ dị mma Nwanne m nwaanyị ọ dịrị obi mụ nma Ọ dị mma emeee Chineke ihe mere di mma Ihe mere di mma Ihe mere di mma Ihe mere di mma Ihe mere di mma Ihe mere di mma O ihe mere di mma anwụrụ anwụrụ ndụ Ihe mèrè dị nma Odogwu akataka ihe mere dị nma Chi nke kcee ihe mere dị nma Oooh ihe mere dị nma You are the Lord that is Your name You will never share Your glory with anyone You will never share Your glory with anybody Almighty God, that is Your name You are the Lord that is Your name You will never share Your glory with anyone You will never share Your glory with anybody Almighty God, that is Your name Ịbụ Jehova that is ur name ọ you will neva share your glory with any man you will never share your glory with any body Almighty God that is your name You are the Lord that is Your name You will never share Your glory with anyone You will never share Your glory with anybody Almighty God, that is Your name How excellent is your Name How wonderful is your Name How glorious is your Name, o Lord Chineke mụ eeeh!!! How excellent is your Name How wonderful is your Name How excellent is your Name, o Lord ooo lord How excellent is your Name, How excellent is your Name How excellent is your Name, o Lord Chineke mụ eeh. How excellent is your Name, How excellent is your Name How excellent is your Name, o Lord Baba, Baba, Baba, baba, baba, baba baba ese o Baba, ese o Baba Baba awa dupe Baba Baba, Baba, Baba, baba, baba, baba baba ese o Baba, ese o Baba Baba awa dupe Baba Awa dupe Baba, Baba, ese o Baba ese ọ baba, baba, awa dupe Baba Tiwaram uzo sirike Tiwaram uzo Tiwaram uzo Tiwaram uzo sirike Tiwara E Money uzo sirike Tiwaram uzo sirike Tiwara My Mummy uzo sirike Tiwaram uzo sirike Tiwara umu Nigerians uzo sirike Tiwaram uzo sirike Tiwara umu Igbo uzo Tiwaram uzo sirike Tiwaram uzo sirike Ejim obara ya eje Ejim obara ya anya isi Ejim obara ya eje Ejim ọbara eme ọnụ Eji ọbara ọbara JESUS Ejim ọbara ya eje Ejim obara ya eje Ejim ọbara ya anya ịsị Ejim obara ya eje Kpo ya Chukwu no gaza Kpo ya Chukwu no gaza e gị ekpere Messiah Onye Obioma Kpo ya Chukwu no Gaza Ọ Gaza m eeh Kpo ya Chukwu no gaza Kpo ya Chukwu no gaza gị ekpere Messiah bụ aha ya Kpo ya Chukwu no gaza There is something that makes me come into your presence, my Helper My helper eh, my helper My helper eh, my helper There is something that makes me come into your presence, my Helper My helper eh, my helper oo My helper eh, my helper There is something that makes me come into your presence, my Helper Nna lekwa Na otutu madu amalite nime gidem Ha na asi odigi nzọpụta m nwere na gi Ma nimem gi nna Kam tukwa saram obim nile Chim ekwe kwana ka ndi uwa juom ole Chimo Nna lekwa Otutu madu amalite nime gidem Ha na asi odigi nzọpụta m nwere na gi Ma nime gi nna Kam tukwa saram obim nile Chim ekwe kwana ka ndi uwa juom ole Chimo Jehovah, You are the most-high Jehovah, You are the most-high God. Oooo Jehovah You are the most-high God Oooo Jehovah You are the most-high God Ancient of days, as old as You are As old as You are eeh You will never fail Almighty God as old as You are As old as You are Father, You will never change You will never change Ancient of days as old as You are As old as You are You will never change Ancient of days as old as You are As old as You are You will never change Aka marama ka anyi ga kuru Chineke meh Aka Marama Kuwa raya aka marama Aka Maryama eeh Aka Marama Aka marama Kuwa raya aka marama Aka marama Eeh aka marama Aka marama Jehovah Obuliwom elu Higher higher Obuli Wo gị enu Higher higher Chineke Obuli womelu Higher higher Obuli Wo gị elu Higher higher Jehovah obuli womelu Higher higher OBuli womelu higher higher Jehovah idi egwu Jehovah Idi egwu Jehovah Jehovah Jehovah idi three much Jehovah Idi egwu Jehovah Jehovah idi egwu Jehovah Idi egwu Jehovah Jehovah idi egwu Jehovah Idi egwu Jehovah Onye anyi no na obi ya siri ike Onye anyi no na obi ya kara aka Onye anyi no na obi ya siri ike Onye anyi no na obi ya kara aka Onye anyi no na obi ya siri ike Onye anyi no na obi ya ịma na opkor a pkor Onye anyi no na obi ya sịrị ke Onye anyi no na obi ya siri ike Kpowaram onye eze Onye eze abia ro lam Onye eze nno ọ Onye eze abịa ro lam Jehovah chairman nnọọ Onye eze abia ro lam Onye eze nno o Onye eze abia ro lam Odogwu akataka nnọọ Ònye eze abia ro lam Onye eze nno Ònye eze abia ro lam Jehova n'isi nno Ònye eze abia ro lam Onye eze nnọọ Ònye eze abia ro lam Onye Onyeoma Jesus Onyeoma Onye Onyeoma Onyeoma Onyeọma