Nwa Di Mma (Feat. Mobass)

Nwa Di Mma (Feat. Mobass)

Ken Erics

Альбом: Nwa Di Mma
Длительность: 3:40
Год: 2025
Скачать MP3

Текст песни

Uju Uju, Uju nwa
Uju Uju, Uju nwa
Uju Uju nwa eh, nwata oma m eh
Bianu le Uju

Nwata di mma Achalugo puta k’anyi nene mma gi
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Today na your day oh Nwa rejoice o maka i mara mma o
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Nwa di ka Ugo  idi ka acho mma gi na atum oyi 
Uju Uju gosi ife iji ma mma 
Enenebe eje olu ei mama Ogoli nwa putaba o
Uju Uju gosi ife iji ma mma 


Onye k’obi m ga a love u o okwa Uju 
Obu onye ka mu ji anuli Obu Uju 
Okwa ifunu nwata di mma icholu ya wee jebe
Maka obu ife ya na amasi obim oo
Nwata nkem m fulu anya
Okwa ya kam na acho 
This girl amaka mma
Soso ya kam na afu
Nwa lechaba golibe 
Uju nwa ife di ka gi akonam o
Nwa m o Biaba obim o 
Lekwanu nwa o

Nwata di mma Achalugo puta k’anyi nene mma gi
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Today na your day oh Nwa rejoice o maka i mara mma o
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Nwa di ka Ugo idi ka acho mma gi na atum oyi 
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Enenebe eje olu ei mama Ogoli nwa putaba o
Uju Uju gosi ife iji ma mma 

Nwa na mma 
Nwa Chukwu kesili obu so mma 
Nwata oma m fulu n’enwe anuli 
Nke Chinyerem si ka m jide o
See I confess my love for you
For this love go sweet for mu na gi 
Dis love go sweet us o
Kedu ife m g’emere gi eh
K’obi we di gi mma 
Uju nwa mmm, ugegbe oyibo m eh
You be my heart desire oo
Nwa malu mma binie puta k’uwa nenee 
N’ibu ife nkili nkili 

Nwata di mma Achalugo puta k’anyi nene mma gi
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Today na your day eh Nwa rejoice o maka i mara mma o
Uju Uju gosi ife iji ma mma
Nwa di ka Ugo  idi ka acho mma gi na atum oyi 
Uju Uju gosi ife iji ma mma 
Enenebe eje olu ei mama Ogoli nwa putaba o
Uju Uju gosi ife iji ma mma 

Uju nwa m le le le le 
Ogoli nwa m eh ima n’imara mma o