Alleluya
Onyeka Onwenu
4:31Ekwe eeeeee Ekwe o ekwe o ekwe o ekwe o ekwe Nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo ekwe Ekwe eeeeee Ekwe o ekwe o ekwe o ekwe o ekwe Nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia. Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ekwe ejim gi ugwo Ejim gi ugwo ekwe Ekwe mgbadike ekwe Ekwe mgbadike ekwe Ekwe a noolu m onwe m i jelu A noolu m onwe m i jelu I wee bu akpa ego wee bia I wee dokwasi m ya n'ukwu I wee nayo m mwee ju i wee n'ebe akwa i n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe Ekwe mgbadike ekwe Ekwe mgbadike ekwe Ekwe a noolu m onwe m i jelu A noolu m onwe m i jelu I wee bu akpa ego wee bia I wee dokwasi m ya n'ukwu I wee nayo m mwee ju i wee n'ebe akwa i n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe Ekwe mgbadike ekwe Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo ya Osukosu nwa nkpi ya biko sugbuo ya Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo ya Osukosu nwa nkpi ya biko sugbuo ya Selense Ekwe eeeeee Ekwe o ekwe o ekwe o ekwe o ekwe Nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ekwe ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo ekwe eeee Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo Ejim gi ugwo ekwe Ejim gi ugwo