Odenigbo
Onyeka Onwenu
3:38Hmm hmm hmm hmm hmm Chukwu biko gozie Ochie Dike mama Nna gozie nnem Ochie Dike nnem Chukwu biko gozie Ochie Dike mama Nna gozie nnem o o Ochie Dike nnem Hmm hmm hmm hmm Mama’mu bu Ochie Dike Oma k’esi ejide ezi n’ulo hmmhh uhhh uhh uhhhhh Oshie ike obulu ngwa afia ya ke n’isi Tupu olota nri ejuputa ezi n’ ne Mama’mu bu Ochie Dike hmm hmm hmm hmmmm Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa Nnukwu okwu putalu I kwu kwa fue ibe fa fue Oya adirozi nwanne adirozi hhmm uhhh uhh uhhhhh Ochie dike nnem silu’m ebe nwam kwu Ebe ahu kam ga akwu I mana onwa-ite naani oh ka nnem bulum n’afo Nnem tala afufu n’uwa wee muo’m ezigbo nnem O bu gini ka m’ga eji wee kele nne mulum oh Obu ego obu akwa obu gini nu zuru ro Agam ayonu onye kelum oh biko ngozie lum nnem oh Chukwu biko gozie Ochie Dike mama Nna gozie nnem Ochie Dike nnem eh ba Onwa chie nani oh ka nnem bulum n’afo Nnem tala afufu n’uwa wee muo’m ezigbo nnem O bu gini ka m’ga eji wee kele nne mulum oh Obu ego obu akwa obu gini nu zuru ro Agam ayonu onye kelum oh biko ngozie lum nnem oh Chukwu biko gozie Ochie Dike mama mama mama mama mama Nna gozie nnem o Ochie Dike nnem Nna gozie nnem Ochie Dike nnem Nna gozie nnem Ochie Dike nnem gozie ya mama mo oo Nna gozie nnem ooo nnem oo Ochie Dike nnem Nna gozie nnem ooo nwe zi gi nga ja won okuku nworo zi njo zo Ochie Dike nnem akwara ni na obiro zike Nna gozie nnem obu na kwa na jike iga gu kwa sisia wo gi ochie Dike nnem Ochie Dike nnem mma mu ochie Dike Nna gozie nnem Ochie Dike nnem