Notice: file_put_contents(): Write of 642 bytes failed with errno=28 No space left on device in /www/wwwroot/muzbon.net/system/url_helper.php on line 265
Romeo Max - Bag (Feat. Fanzy Papaya) | Скачать MP3 бесплатно
Bag (Feat. Fanzy Papaya)

Bag (Feat. Fanzy Papaya)

Romeo Max

Альбом: Bag
Длительность: 3:50
Год: 2020
Скачать MP3

Текст песни

It's Cis 2 Boy on the Beat
Iyoo Bu Iyoo

Chukwu ekwekwana ka mu lie my last card
Nyekata rioba, oga adi very bad
Nnodu Na post biko nye m pass
Ka'm gbaliko the net ka Lampard

Olisa bunyenum Uche ka m lusie bute the money ka obodo kwelu Na ona eme
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Papa nye m ako Na Uche ka'm lusie bute the cash ka nme nme Na emenu be anyi
Ka Obodo kwelu Na ona eme, Iyoo ko koo

Olisa bunyenum Uche ka m lusie secure the bag ka obodo kwelu Na ona eme oh!
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Papa panyenu m Uche ka m lusie doka the net ka nme nme Na emenu be anyi oh!
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Onye enyena own goal Papa
Ha Ha eh

Tuolu m Throw in ka mu Na eje
iyo iyo oko

Corner Kick Jekwa adi mu nma
Ha Ha hei

Free Kick jekwa Aso m Uso
Ka obodo kwelu Na ona eme

Owu asago the boy Ego adiro the boy na aka
Ajo Nleka one naira adiro the boy na akpa
Fa sim kupulu church mu tryikwuo odinana
Ndi ogbom akwagago na enu munwa aka bilikwa na ana

But Gods time is the best munwa ekweshili na ekpe
Okwa asi no mu bu next Chukwu apasam na ene
Esekpum ani na alter okwa akwa ka m na ebe
Melu mu ka imelu ibem mpa nu ka onu Na eme

Cause What money cant do too much money can
Afufu atalu ata mbo ka agba to be a billionaire
Icheno nzuzu na ogalanya na aya ego up in the air
i rather Get rich or die trying
Shey You get the point now

Olisa bunyenum Uche ka m lusie bute the money ka obodo kwelu Na ona eme
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Papa nye m ako Na Uche ka'm lusie bute the cash ka nme nme Na emenu be anyi .
Ka Obodo kwelu Na ona eme, Iyoo ko koo

Olisa bunyenum Uche ka m lusie secure the bag ka obodo kwelu Na ona eme oh!
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Papa panyenu m Uche ka m lusie doka the net ka nme nme Na emenu be anyi oh!
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Onye enyena own goal Papa
Ha Ha eh

Tuolu m Throw in ka mu Na eje
Iyo iyo oko

Corner Kick Jekwa adi mu nma
Ha Ha hei

Free Kick jekwa Aso m Uso
Ka obodo kwelu Na ona eme

Haiiii Eeeiiiii Eeeiiii
Igbo Bu igbo Nma Nma nu oooo
Iyooo iyoo, iyooo iyooo
Iyoo Bu iyooo
Cheiii cheeiii cheeiii cheeiiii
Uwwowowowowoowowoowo
Igbo bu igbo anyi apuo

Dont forsake the Lord my hope on Jah Jehovah
Mpa agbam aka enwelodim gold ma obu silver
Mpa iwe gi adina oku say the boy i dey ginger
Nlizie my last 1 Kpa kezie ka nga esizi na atachi ulcer

my eyes been on you 0 Lord mpa ki nyem my helper
Nyem my helper ka afunu ego eji egbozi mkpa
Protect the boy na aka ndi imi na agbaji aka
Cho la nso lasgidi Naaa onitsha bili ugwu na abamkpa

Onye nwelu ife kanu chukwu ya biko enyenamo
Onye nwelu ive kalili olisa ya biko jide oh oh
Ya enyenamo

Olisa bunyenum Uche ka m lusie bute the money ka obodo kwelu Na ona eme
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Papa nye m ako Na Uche ka'm lusie bute the cash ka nme nme Na emenu be anyi
Ka Obodo kwelu Na ona eme, Iyoo ko koo

Olisa bunyenum Uche ka m lusie secure the bag ka obodo kwelu Na ona eme oh!
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Papa panyenu m Uche ka m lusie doka the net ka nme nme Na emenu be anyi oh!
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Onye enyena own goal Papa
Ha Ha eh

Tuolu m Throw in ka mu Na eje
Iyo iyo oko

Corner Kick Jekwa adi mu nma
Ha Ha hei

Free Kick jekwa Aso m Uso
Ka obodo kwelu Na ona eme

Anyi Apuo Anyi Apuo

Money Na ime bag Mpa m fee ya Efe
Haaa haa heeiiii

EGbuluo m ofu nama na eyeya eye
Iyo iyo oko

Ncho inye gi ego check mpa nde ya Ede
Haa haaa heeiii

Ani obuna ntulu aka mpa ele ya ele
Ka Obodo kwelu Na ona eme

No more hunger nah swear no longer
Haa haaa heeiii

A big si esi lo na American wonder
Iyo iyo oko

Ife obuna icholu Nne ana eme order
Haa haaa heeiii

Otu adi asu oral nnaa mehn mee ya over
Ka Obodo kwelu Na ona eme

Onye enyena own goal papa
Mpa gbapelunumia
Tuolum throw in ka mu Na eje
Iyoo Bu iyoo
Corner Kick jekwa adi m nma
Romeo Max Onyeigba
Free kick jekwa aso m uso
Fanzy nwanne

Igbaaaaaaaa Raaaaacka