Ofeke (Remix)
Spyki
2:56O tetalụ ụtụtụ Try to thank the Lord (go down osiso) Mapụ iru ọrụ chọba wetin to chop (by Ntachi way) Emekwana dulling Even if your name na Adolphus (afagi obu comfo? Osibe ike take it by force (by wete ya ime Jesus) Ogbe ebe m tolu Ajegunle na-añụ ara (by ime Ogbe) Pastor m na-agba afịa (Pastor guy man) Fada anyị na-agba afa (aveeeee) But regardless onye nwere aka go dey press (pim pim) Welu añụrụ segbuo depress Onye Chukwu goziri be the best Olisa bi n'igwe Consider oo Kanyị na-agbakwa mbọ Consider oo Kanyị na-achọ ife afọ ga-eri Consider oo Chukwu okike abiama bu my picker oo Olisa bi N'igwe Consider oo K'anyị na-achukwa Igbo Consider oo Ka anyị achọ ife afọ ga-eri Consider oo Chukwu okike abiama bu my picker oo See ogbajuo dolu M sewasia brịwa (sewa abriwa) By min timi nyaaaaa Iru nwoke abụrụ adọnkiaa (tinubu) Tinye na nampadi anyị ana-eme ife Celine Dio..n (selina tested) Okoko mgbanyelụ hotspot na-ekiri some p*rn (ewwwweeee) Iyoo gbabakwa mbọ Maka mụ shịrụ mụ gwarụ ghụ Owu salụ m sotee aṅu nta jụrụ ọbara m (omemu iwa) As onye obodo akwụkwọ ya zuru ezu by 14, 14 Spakle Tee na Savio Nwa Otu by 16, 13 Olisa bi n'igwe Consider oo Kanyị na-agbakwa mbọ Consider oo Kanyị na-achọ ife afọ ga-eri Consider oo Chukwu okike abiama bu my picker oo Olisa bi N'igwe Consider oo K'anyị na-achukwa Igbo Consider oo Ka anyị achọ ife afọ ga-eri Consider oo Chukwu okike abiama bu my picker oo