Signs And Wonders
The Cavemen.
3:45Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa dasịa o Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa jedebe o Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa dasịa o Biko nwere ndidi o, emecha ọ ga-adị mma Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa jedebe o Ọnwụnwa abịa ọ bụrụ ọrụ ekwensu Ọnwụnwa abịa ọ dị ka ụwa dasịa o Biko nwere ndidi o, emecha ọ ga-adị mma o Kwu okwu eti ba gị ife oo Ikwu okwu eti ba gị ife oo Ikwu okwu ha ga-egbu gị oo Ndị ọchịchị Ndị ọchịchị Ndị Nigeria o Unu bụ ndị ọma o What we've got o, is to love each other o E-yeah, Ọnwụnwa eh