Man On Fire
Ugoccie
4:38E get baby wey I want to talk about o Kọrọ anyị ka obi dị anyị mma You suppose remember na she dey live for roundabout oh oh oh Ahh nnukwu ịfe n'eme Ịfụ kwa the girl Ọ dịka ọnwa netili ọra Ọ na eme ka ada eze Ọ gwa gị okwu You'll feel alright N'ekeresimesi ọ jiri ego ya sielu ọra Everybody love am Onye ọ bụla kpọọ ya Ah ah ah Achalugo Achalugo Show them how you do it o Ah ah ah Achalugo Achalugo Zi ha ka isi eme o Leenụ nwata dị mma Apụ n'anwụ Egovin Ị bụrụ ala, ọ baby you go dey for ikoyi Agba aka afụ eze Agba aka afụnụ nwa eze Filter or no filter Ịmara mma ma ị sụwa ede ọ This your beauty Ọdị very risky This your beauty , akam ahụ tụ̀ ya mbụ All this beauty, Ọdị very plenty This your beauty , akam ahụ tụ̀ ya mbụ Ah ah ah Achalugo Achalugo Show them how you do it o Ah ah Achalugo Achalugo Zi ha ka isi eme o Achalugo Achalugo Show them how you do it o Ah ah Achalugo Achalugo Zi ha ka isi eme o