Business (Feat. Beepee)
Umu Obiligbo
3:14Anu melu ogo anu melu ebulu ogo baa offia Olisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aah Olisa nwa mbaka dibe nu olisa nwa mbaka aah Akukata aku debe okwa nya na enweta depression Erikata eri debe okwa nya na enweta depression Onu na eri eri odiro nma ibu onu ma ncha chukwu ekwe na ka oko m chukwu ekwe na ka oko oyim Umu Obiligbo nno ooh ayaya ooh Okwa ukwu jiri agu Umu mgbada abia ya ugwo Okwa ukwu jiri agu umu mgbada abia ya ugwo oko nwoke na aka onye obuna egosi onwe ya imalu ndi fulu gi na anya malu ndi ji awuwo abia eeh Akukata aku debe okwa nya na enweta frustration Erikata eri debe okwa nya na enweta depression The downfall of man is not the end of his life The downfall of man is not the end of his life eeh Iyo iyo uwa bu nke onye Aya ya ooh Aku wealth na aju na uwa bu nke onye Aya aya ooh Doctor Ozor nwanne m uwa bu nke onye Aya aya ooh Smash beanyi na uwa bu nke onye Aya ya ooh Vast Nwanne uwa bu nke onye Aya ya ooh Jaystunt nwanne na uwa bu nke onye oga Aya ya ooh Imakwa olisa nwa mbaka, zulu enyi ya nwanyi na akwukwo- mgbe olisa na eme ofuma- mgbe okana azusi afia ya ike Her second year, olisa bido wee nwebe nsogbu- egwulu ya wayo- na lu ya ego oji azu afia no otu- ife mgbu wee bido Mgbe ifea neme, enyi nwanyi no na uno akwukwo Eluo her final year, ofu Nwoke si obodo oyibo na, kpopuo nti ya, se sia tattoo na alu nine Etu ife di na uwa si adi obulu asa nwa mbaka ka the guy fulu nezi wee gbado asa nwa mbaka gwa kwuo nya na oga anuya anu Ife melu nbosi Monday aputa nbosi Wednesday the girl kpo nwa mbaka olisa nwa mbaka okwa ima na igulo akwukwo nwa mbaka ilikwulu ego iji afia ifem na eme kam gwa gi obele oge nga anukwa di di obodo oyibo Olisa nwa mbaka wee tie welu oso wee gbakwute m ka omalu ife m ga agwa ya ife m gwakwalu nwa mbaka onye egbulu esuo be ya oku nwa mbaka onye egbulu esuo be ya oku Ajuju nna aju umu uwa, obulu gi bu nwa mbaka- kedu ife iga eme- ajuju njulu onye ga aza The downfall of man is not the end of his life The downfall of man is not the end of his life eeh Iyo iyo uwa bu nke onye Aya ya ooh Aku wealth na aju na uwa bu nke onye Aya aya ooh Doctor Ozor nwanne m uwa bu nke onye Aya aya ooh Smash beanyi na uwa bu nke onye Aya ya ooh Vast Nwanne uwa bu nke onye Aya ya ooh Jaystunt nwanne na uwa bu nke onye oga Aya ya ooh