Notice: file_put_contents(): Write of 668 bytes failed with errno=28 No space left on device in /www/wwwroot/muzbon.net/system/url_helper.php on line 265
Aguero Banks - Ekwe Ekwe (Feat. Jeriq) | Скачать MP3 бесплатно
Ekwe Ekwe (Feat. Jeriq)

Ekwe Ekwe (Feat. Jeriq)

Aguero Banks

Длительность: 3:29
Год: 2024
Скачать MP3

Текст песни

Empire
Nnaa ligher ada akpọkwa
Osiginiii
Onye anwụrụ

Imana ngba nkịtị, ndịa ga achịrịm taa
Ndịa ga eticham waa (tichem waa)
Ndia mount rụm guard ka mgbala aka ana (Iyoo)
But the ghetto angels gat me cover till mụa atawa
No curfew, the hood dị open till (osi gịnị?) onye Anwụrụ abata

Abụm ekwe ekwe (kee your way)
Tịnye arụ k'inụrụ ịfe na me (bịa this side)
With you or not afịa na ele (afịa na ele)
Ekwecherigom ekwe ekwe (osi gịnị?)
Ekwe ekwe (osi gịnị?)

Abụm ekwe ekwe (042)
Ịrụọ m kam anyị ga enwe (ABJ)
With you or not afịa na ele (woo)
Ekwechirigom ekwe ekwe
Ekwe ekwe
Abụm ekwe ekwe

I told them come to me correct
Whenever you talk to me
As the hood hero
Ụmụ ogbe need e voice they come to me
The enemies nọ at our mercy, and it's up to me
Asịm ndia na m'dị ka nwa na afu period, they can't fuvk with me

Iyoo Niggas left me hanging
As in hanging like a chandelier
Now welcome to party
Bros m'ga enye ha sourvenier
M'ga enye ha assignment
Them no fit to solve nwụ ya
M'goru akpọ gị
Mgba ya over 2, mga double ya

Mụnwa ekwechirigo (Obiagu), ekwechirigo
Men i be balling ka m'bụ papilo
Zuru the game ka mbụ derico (Achara Layout)
They never see me coming ha bu albino (Gariki)

Kwechirigo kwechirigo (Uwani)
Men I be balling ka mbu Papilo (New Layout)
Zuru the game kam bụ Dericooo (woo, woo, osi gịnị?)

Abụm ekwe ekwe (kee your way)
Tịnye arụ k'inụrụ ịfe na me (bịa this side)
With you or not afịa na ele (afịa na ele)
Ekwecherigom ekwe ekwe (osi gịnị?)
Ekwe ekwe (osi gịnị?)

Abụm ekwe ekwe (042)
Ịrụọ m kam anyị ga enwe (ABJ)
With you or not afịa na ele
Ekwechirigom ekwe ekwe (ogbee)
Ekwe ekwe
Abụm ekwe ekwe

Nti adilọ, nti adilọ
Ịyamazị nwoke bụ ekwe ekwe
Onye anwụrụ sewa sewa
Anọm n'enu ka egbe na efe efe
Daily target m is more bar
Ka nwa Ogbete afia na ele ele
This my drip is iyoo cartel
Original nwoke n'ebe ebe

Ekwe ekwe ga ekwe n'ute ekwere (akpor)
Mama Ebele adilọ eme ebele (Omagba)
My past echete ebebe (Nkpor)
My present jah nala ekene (on God)

Mụnwa mụwa na push ka nwoke na akwa barrow na main market
My pattern is getting it from internet and outernet
Mmeche your matter Aloba iga e need ambulance

Adim ezigbo buoyant
My lifestyle flamboyant
Trapping every night and day
N'iru olu anyi na agba mbo
Enugu road k'anyi n'eje (ogbee, osi gịnị?)

Abụm ekwe ekwe (kee your way)
Tịnye arụ k'inụrụ ịfe na me (bịa this side)
With you or not afịa na ele (afịa na ele)
Ekwecherigom ekwe ekwe (osi gịnị?)
Ekwe ekwe (osi gịnị?)

Abụm ekwe ekwe (042)
Ịrụọ m kam anyị ga enwe (ABJ)
With you or not afịa na ele (wo)
Ekwechirigom ekwe ekwe
Ekwe ekwe
Abụm ekwe ekwe

Imana ngba nkịtị, ndịa ga achịrịm taa
Ndịa ga eticham waa
Ndia mount rụm guard ka mgbala aka ana
But the ghetto angels gat me cover till mụa atawa
No curfew, the hood dị open till onye Anwụrụ abata