Notice: file_put_contents(): Write of 674 bytes failed with errno=28 No space left on device in /www/wwwroot/muzbon.net/system/url_helper.php on line 265
Aguero Banks - Ọnyịkọ (Feat. Ejima042) | Скачать MP3 бесплатно
Ọnyịkọ (Feat. Ejima042)

Ọnyịkọ (Feat. Ejima042)

Aguero Banks

Длительность: 2:27
Год: 2024
Скачать MP3

Текст песни

Ọnyịkọ pụta ohhhh
Ọnyịkọ pụta na ụmụ ogbe na-eche gị
Ehe he nwa nsi ọwọ

Onye bụ nwanne m (kparanama, kparanama, kparanama)
Onye ga enye m ịhe (oh oh oh oh oh)
Ma ọkọ m na-aka (kparanama, kparanama, kparanama)
Enwe m anya mmụọ (kparanama, kparanama)
Anya njị afụ ndị mmụọ (kparanama)
Egbe jelụ mba (oh oh oh oh)
Egbe ahụ ejego mba (oh oh)

Anya fụrụ ụzọ (kparanama, kparanama)
Anya ahụ afụgo ụzọ (kparanama)
Onye ga enye m nsị (oh oh oh oh)
Onye ahụ werụ nsi (oh oh)
Ihe ga ewe mụ iwe (kparanama, kparanama)
Na-ijide na-azọ nke mụ (kparanama)
Ezigi obi men (oh oh oh oh)
Ịfụ agbụrụ ken (oh oh)
Onye bụ nwannem (kparanama, kparanama, kparanama)
Onye bụ nwannem na-uwa (oh oh oh oh oh)

Jah, we all living in the wilderness
Pray we make it out of the sinners fest
We Living in fears of
Who is gonna go down next
Ọkọm na akpa ịga enye m
Ka ịga akọ my matter na internet
Am thinking too much
And it's messing with my intellect

Brother ịga cover m ka casemiro
When I'm dispossessed
I put all these in retrospect
Ugwu bụ nkwanye nkwanye
I show my brothers real respect
I never give a man more than he deserves
No cap, so I always know what to expect

Mụ na gị sewaa
Iga akpọkwam ma ịchọ cure
Ka ịga afụm na gate your estate
Ije mechie door
Ọbụrọ by ịnye your card
Aloba Iga ebukwa call
Men na Enye gị your regard
Abụrọ na ama bute war

Abụ m ịsị afụ kwaba okpu
Adim too legit too quit
Ụmụ ogbe'm sim kwube okwu
My brothers listen when I speak
God forbid I compromise
I've got the truth on my lips
Isi na igabelu obiagu let me take you on a trip

My brothers nọ na the hood
I pray they make it out too
Mgbe ọbụna Ha bem na igwe
Nmelụ ha nke nmewu
Last time papilo delụm
M jụọ ya what do
Ọsị m na sporty agbawigo ya obi
Now ọ na Loose his cool

Onye Anwụrụ