Still Sober (Feat. Phyno)
Aguero Banks
3:47(Ọsigịnị?) Empire Anọ m n iru nke nwanyị achina Onye na abịa ọ di mean, gwakwa ya achina Maka na a dim strapped Onye lack ya set egosi ya Arsenal Muna ejiro afịa gwakwa ya abịana Umu obiagu nọ here with Ọgbụadana Me matter na 042 Agụọ your scores na Abagana Yeah On the road with the boys And ihe anyị ji tinye arụ double revolver Ụsụ enweghị voice Onye di hungry for more anwụye ya mkpụrụ ọka Ha enwe kwanu choice I came through ka pass Kelvin De Brunye Living a sold out life to go against me no man can try Kam kọrọ u gi first day m nụrụ isi loud Ka m make e up my mind M si na m wa di here without Na m eji sure compass Adim sure na ekelebe amarodi my route Ndị ogbanje amaro my house A cash m out ha si na m di proud Bia way ina asị na m di proud Bia way ọ na e marọ ka na ha agwarọgi Onye na amarọ gi amarọ gi So put on your C.O.D 'Cause e loose ọ guard na ha ga agba gị ọjị Na men wa here bụ na m call m off duty, kpọrọm Biggy (k your way?) Icho e whine m ka Rooney, kpọrọm Biggy Anyị anụrọ ntị Men dị cha ịrụ ka deri Na ha adirọ achị E jonse o ha ga pia gi facee N' ha ga eme gi 30 You go collect woto woto Ha ga eme gi 30 Ịma anyị adiro achị Anyi anụrọ ntị Men dị cha ịrụ ka deri Na ha adirọ achị E jonse o ha ga pịa gi facee Ha ga eme gị 30 You go collect woto woto Ha ga eme gị 30 Ịma anyị adiro achi Relax a ọ jonsing Okwa gị wa si ya nọ ghosting Ihe m ga eme dị m na ana ana obi A ga fuck u gi up and ọ low key Ogbe adaghi emebi and ọ OT Shout out to obulanga nọ OG Ịchọru ya bia, Ịma ma ebe obi Ọnwụ chụrụ anyị ọsọ, anyị eme ajị obi Just started(m ka na ebidọ) Why they hating on me ka Bellingham Mana ha amoro na ogbe nọ update Si m kọnye m mgbada na Telegram Told them hold my beer brother Kpọ kemikky a pedestrian I'm just here saying my story It's a coincidence that it really rhymes Ọ kam kọrọ u gi first day m nụrụ isi loud Ka m make e up my mind M si na m wa di here without Na m eji sure compass Adim sure na ekelebe amaro my route Ndị ogbanje amaro my house A cash m out ha si na m di proud Bia way ina asị na m di proud Bịa way Ọ na e marọ ka na ha agwarọgi Onye na amarọ gi, amarọ gi (onye na amarọ gi, amarọ gi) So put on your C.O.D, 'cause e loose ọ guard na ha ga agba gị oji Na men wa here bụ na m call m off duty, kpọrọm Biggy (k your way?) Icho e whine m ka Rooney?, kpọrọm Biggy Anyị anụrọ ntị Men dị cha ịrụ na deri Na ha adirọ achị E jonse o ha ga pia gi facee N' ha ga eme gi 30 You go collect Woto-woto Ha ga eme gi 30 Ịma anyị adiro achị Anyi anụrọ ntị Men dị cha ịrụ ka deri Na ha adirọ achị E jonse o ha ga pịa gi facee Ha ga eme gị 30 You go collect woto woto Ha ga eme gị 30 Ịma anyị adiro achi Empire