Were Kwushin (Feat. Cobhams Asuquo)
The Cavemen
4:21Ihe à bụ ọdụm ọdụ m' na enye Kingsley and Benjamin Ụjọ à tụkwara ùnu N'ihi na Chineke nọ nyere ùnu Ọ ihe m' cho ka ùnu gwa ndị ụwa And ozi à kà m'na ézì ndị ụwa Na áká Chineke na-edu ùnu ébé ùnu ná aga Ùnu ga aga n'ime ụwa, wee merie Wee we re otito wee bata Ọkwa ozi ùnu ga ézì ndị ụwa Chukwu nna ga à na edu ùnu Zi ga nu ndị ụwa ozi à Benjamin and Kingsley, my word today You guys should go into the world and conquer That is my message for you people Because victory is already there That is the message, you are taking to the world Because áká Chukwu nọ nyere ùnu (Ọ ga-adị mma, anyị na aga n'iru,) (N'iru) And áká Chukwu na edu ùnu From beginning to the end (Ọ ga-adị mma, anyị na aga n'iru) (N'iru) Ùnu na aga n'iru, o nweghị ìhè ga akpoghachi ùnu n'azụ (You'll be alright, You'll be alright) Ùnu ga à conquer the world (You'll be alright, You'll be alright) Ọ ozi à kà m'na ézì unu, na ìhè niile à dị go mma (You'll be alright) And oga adị mma Zie nụ ndị ụwa na ụmụ okorobịa niile na ete to (ọ ga adị mma, ọ ga adị mma) N'ebe nke hà ga aga, ìhè niile ga-adị mma And ọ dị go mma (ọ ga dị mma, ọ ga dị mma) Ọ ozi oma, nke m'na ézì Ọnwero ìhè ga akpoghachi ùnu azụ N'ihi ná edego yá ede Your journey shall be smooth no matter what No matter the gap, no matter the mountain Everything will be okay Benjamin and Kingsley, you're going to excel And people, and your mates will excel also For everyone that believes my word today, everything will be alright That is my message (You'll be alright)