Man On Fire
Ugoccie
4:38M there ụtụtụ fụ nụ iru gị M kele we Chukwu Postuo ru anyị picture pịa kasị a va ụbụrụ what I am looking for Ijikwa ya All I am searching for Ọdị gị n'aka Nwa bụ ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Lekwe nụ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Anya fulu ugo ji ugo ji ugo Anya fulu ugo ji ugo ji ugo Ugo ugo Ugo ugo Ugo no olugo n'ubo Ugo no olugo na mma Ugo maranma ka nwanyị Ugo nwere obi sari sari Ugo gbabalum egwu ogene mo Tebelum egwu ogene ọ Anya fulu ugo ji ugo ji ugo Anya fulu ugo ji ugo ji ugo Ugo Amaka ugo amaa Ugo Dinma ugo Ugo bịa gbalu nwa egwu Bịa gbala egwu ogene ọ Ugo Dinma ugo asoka Ugo Dinma ugo Iye iye iye Ihe m n'achọ Nwa bụ ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Lekwe nụ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ Ihe m n'achọ